N'ihi na Mu onwem mara èchìchè nile nke Mu onwem nēchè bayere unu, (ọ bu ihe si n'ọnụ Jehova puta), èchìchè nke udo, ọ bughi nke ihe ọjọ, inye unu ọdi-n'iru na ntukwasi-obi.
Jeremaịa 29:11
Mgbe ebe anyị n'aga n'agụsi anyị agụụ ike, olile anya anyị n'eme ka anyị nweta ihe anyị n'achọ ngwa-ngwa.
Sayensi na Arụike nke nwere Nkpịsị-igodo eji akpọghe ihe edere n’Akwụkwọ nsọ, nke Mary Baker Eddy dere, 426
Gịnị bụ Kristen Sayensi?
Inwere ike ịmepe mpe-mpe akwụkwọ anyị nke nasị “Gịnị bụ Kristen Sayensi?” Ọ genye gị nmalite ozi banyere Chineke na etu esi etinye Kristen Sayensi n’ọlụ, kọwa kwara gị ihe banyere The First Church of Christ, Scientist, na edemede ya nile
Ịgwọ ọrịa n'usoro Kraịst taa
Lee etu ndị mmadụ gburugburu uwa si dabere n'usoro ekpere a nke dị ire iji zute ihe nile nama mmadụ aka nime ndụ ya.
Edemede nile na ihe omume nile
Muo ihe-ọgụgụ nile, akwụkwọ nile ebipụtara ebipụta, na ihe omume nile ndị neme ka anyị mara ihe, nke nakpọlite echiche anyị, bulie anyị elu, ma mee ka nghọta anyị nwere banyere ọgwụgwọ ọrịa ime mmụọ dịwanye omimi.
Kọmitii Kristen Sayensi nke nahụ maka Mgbasa-ozi
Chọpụta etu Kọmitii a nahụ maka Mgbasa-ozi si alụ ọlụ ka ị wee mara ụzọ o si metuta gị.
Banner: © Matteo Colombo/Moment/Getty Images.



